Gaa na ọdịnaya

Ji ohuru

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ji ọhụrụ bụ ji awa ji mepụtara, a na - ewe ya n' ubi ma oge ya ruo

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ gotara ji ọhụrụ ụnyaahụ

Mkpọpụta

[dezie]

/dziọhụrụ/

Olumba

[dezie]

Ibvụta nkashi (Izzi)

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Ji ophu (izzi)

Bekee

[dezie]

New yam