Gaa na ọdịnaya

Izu oke

Sitere na Wiktionary

Izu oke

Nkọwa

[dezie]

Izu oke bụ ogo zuru oke nke ihe. Ọ na-egosi na ihe emere dị mma nke ukwuu, enweghị mmejọ, ma kwekọọ n’ụkpụrụ kwesịrị ekwesị.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ihe onyinye Ijeoma nyere m bụ n’ìzù òké.
  2. Chinyere dere ule ya n’ìzù òké.


Mkpọpụta

[dezie]
Perfection


Olu mba

[dezie]
  1. Nke zuru ezu

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Perfection