Izu ike
Ọdịdị
Izu ike
Nkọwa
[dezie ebe o si]Izu ike bụ omume nke inwe ezumike iji mee ka ahụ na uche zuru ike, mgbe mmadụ mechara ọrụ ike ma ọ bụ ka ọ dị jụụ.
Nkejiasụsu
[dezie ebe o si]Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie ebe o si]- Ngozi gara n’ụlọ ezumike iji zuo ike.
- Ịrụ ọrụ n’enweghị ịzu ike nwere ike imerụ ahụ.
Mkpọpụta
[dezie ebe o si]
Olu mba
[dezie ebe o si]- Ezumike