Gaa na ọdịnaya

Izu ụka abụọ

Sitere na Wiktionary

Izu ụka abụọ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ụbọchị iri n'anọ na ọgụgụ ụbọchị bekee. Onwekwara ike ị bụ izu abụọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Ọ fọrọ izu ụka abụọ ka onwa june gwụ.

Mkpọpụta

[dezie]



Olumba

[dezie]

Izu abụọ

Ịzụ Ụka Abụọ




Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

Fortnight Fortnight

French

[dezie]

dans quinze jours dans quinze jours

German

[dezie]

vierzehn Tage vierzehn Tage