Gaa na ọdịnaya

Iwu mba ụwa maka nchebe mmadụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Iwu mba ụwa maka nchebe mmadụ bụ iwu nke na-echebe ndị na-anaghị alụ agha n’oge agha, dịka ụmụ amaala, ndị na-arụ ọrụ n'ụlọọgwụ, na ndị e jidere na agha. Ọ na-ebeleta agha ma na-egbochi ụdị agha na ngwa ọgụ a ga-eji mebie ndụ mmadụ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Iwu mba ụwa maka nchebe mmadụ na-akwalite udo ma na-echebe ndị mmadụ n’oge agha.

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Iwu mba ụwa maka nchedo mmadụ

Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

international humanitarian law

International humanitarian law