Iwa ji bụ ị jiri mma waa ji maka isi ya maọbụ isonye ya n' ubi.
Ngwaa
Were mma Wa ya bụ ji ụzọ ato
/ịwaʤi /
Awashi ji (Izzi)
Cutting of yam