Gaa na ọdịnaya

Ivụta ede

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ivụta ede bụ ụzọ esi ewee ede a mara n' ubi ma oge ruo

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ gara ivụta ede n' ubi ha

Mkpọpụta

[dezie]

/ivụtaede/

Olumba

[dezie]

Ibvụta nkashi (Izzi)

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]


Bekee

[dezie]

Cocoa yam harvest