Gaa na ọdịnaya

itunanya

Sitere na Wiktionary
(Ebugharirị ịhụ site na Itunanya)

Nkọwa

[dezie]

Itunanya bụ ịnwe Ụdị dị ụtọ ma dị mma; obi oma; ma ọ bụ nke dị egwu a na-adịghị ahụkebe

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha.

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọnye ọbula huru Nkem n'anya maka Itunanya onwere.

Mkpọpụta

[dezie]
Itunanya



Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

amiable