Gaa na ọdịnaya

Isi kote ebu, ọ gbaa ya

Sitere na Wiktionary
(Ebugharịrị site na Isi kote ebunu agba ya)

Nkọwa

[dezie]

nke a bụ ilu Igbo nke pụtara na ihe onye kotere ka eji isi ya bụrụ maọbụ nsogbu onye kotere ka ọ ga ebu

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]