Gaa na ọdịnaya

Isi kote ebu,ọgba ya

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ okwu Igbo pụtara na ihe onye chọrọ ka ọ ga ahụ, ihe onye metere ka ọ ga eji isi ya buru.

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

What goes around,comes around