Isi iyi nke ndụ
Ọdịdị
Isi iyi nke ndụ
Nkọwa
[dezie]Nke a n'akọwa na gbasara mmalite na ọgwụgwụ ihe. Isi iyi nke ndụ bụ aha Chineke nke n'egosi na Ọ bụ malite na ọgwụgwụ
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Chineke bụ isi iyi nke ndụ
Mkpọputa
[dezie]Isi iyi nke ndụ
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Alpha and omega