Iroabụndụ
Ọdịdị
Iroabụndụ
Nkọwa
[dezie]aha n'akọwa na odighi mma mmadụ na ibe ya ịnọ na esomokwu n'ihi na esomokwu abụghị ezi ihe.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]- Iroabụndụ siwere nri egheghe.
Uche chọrọ ka anyị nọrọ na iro ma ọ maghị na iro abụghị ndụ.
Mkpọpụta
[dezie]Iroabụndụ
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]disagreement doesn't exalt one.