Gaa na ọdịnaya

Iri ji ọhụrụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Iri ji ọhụrụ bụ mmemme dị n' ala Igbo nke ana-anọ Mepee ibido riwe ji ọhụrụ nke afọ ahụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

N' ime ọnwa a ka anyị ga-eri ji ọhụrụ

Mkpọpụta

[dezie]

/iri dziọhụrụ /

Olumba

[dezie]

Iri Ji ophu (Izzi)

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]


Bekee

[dezie]

New yam festival