Iri itoolu na otu
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ itoolu, na otu atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri itoolu, tupu a gụọ iri itoolu na abụọ. Ndị Rome na-ede ya dịka XCI, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 91.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmumatu
[dezie]Agụchaa iri itoolu na otu a gụọ iri itoolu na abụọ
Mkpoputa
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Ninety one (91) Ninety-one