Iri itoolu na isii
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ itoolu, na isii atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri itoolu na ise, tupu a gụọ iri itoolu na asaa. Ndị Rome na-ede ya dịka XCVI, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 96.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmumatu
[dezie]Agụchaa iri itoolu na ise a gụọ iri itoolu na isii
Mkpoputa
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Ninety sic (96) [https://en.wiktionary.org/wiki/Ninety-six Ninety-six