Iri itoolu na ise
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ itoolu, na ise atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri itoolu na anọ, tupu a gụọ iri itoolu na isii. Ndị Rome na-ede ya dịka XCV, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 95.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmumatu
[dezie]Agụchaa iri itoolu na anọ a gụọ iri itoolu na ise
Mkpoputa
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Ninety five (95) Ninety-five