Gaa na ọdịnaya

Iri itoolu na abụọ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ itoolu, na abụọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri itoolu na otu, tupu a gụọ iri itoolu na atọ. Ndị Rome na-ede ya dịka XCII, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 92.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Agụchaa iri itoolu na otu a gụọ iri itoolu na abụọ

Mkpoputa

[dezie]
Iri itoolu na abụọ




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Ninety two (92) Ninety-two