Iri atọ na ise
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ atọ na ise atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri atọ na anọ, tupu a gụọ iri atọ na isii. Ndị Rome na-ede ya dịka XXXV, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 35.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmumatu
[dezie]Osisi anyị zụtara iji rụọ ọrụ dị iri atọ na ise n'ọnụ ọgụ.
Mkpoputa
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Thirty-five (35) Thirty-five