Iri asatọ na isii
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ asatọ, na isii ọzọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri asatọ na ise, tupu a gụọ iri asatọ na asaa. Ndị Rome na-ede ya dịka LXXXVI, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 86.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmumatu
[dezie]Agụchaa iri asatọ na isii a gụọ iri asatọ na asaa
Mkpoputa
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Eighty six (86) Eighty six