Iri ano na abuo
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ anọ, na abụọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri anọ na otu, tupu a gụọ iri anọ na atọ. Ndị Rome na-ede ya dịka LII, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 42.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmumatu
[dezie]Agụchaa iri anọ na abụọ a gụọ iri anọ na atọ
Mkpoputa
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Forty two (42) Forty-two