Ire ure
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie ebe o si]Ire ure bụ usoro nke mbibi ma ọ bụ mmebi ihe, ọkachasị nri, mkpụrụ osisi ma ọ bụ ahụ mmadu. Ọ na-ezo aka n'ịbibi ihe n'ụzọ eke n'ihi oge,ekpomọkụ, ma ọ bụ site na omume nke nje bakteria na fungi.
Nkejịasụsụ
[dezie ebe o si]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie ebe o si]Anụ dị na ofe ahụ na-achọ ire ure.
Mkpọpụta
[dezie ebe o si]
Olundi
[dezie ebe o si]Orure,ire ere