Gaa na ọdịnaya

Ire ọma ka ejula ji aga n' ogwu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ilu nke pụtara na ọ bụ ezigbo omume ka mmadụ ji agbanahụ nsogbu biakwutere ya.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]