Ime nkwa
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- Nkwupụta dị mma nke ezubere maka ime ka obi sie ike, nkwa ekwere kwe, nwe olileanya na ọga emezu
- Inwe obi ike maọbụ ijide n'aka na ikike nke mmadụ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ọ nyere ezigbo ime nkwa nke nyerem mmesi obi na ọrụ ga-amalite na Mọnde
- Olile anya'm bu na a ga eme nkwa ekwere