Ime mmụọ
Ọdịdị
Ime mmụọ
Nkọwa
[dezie]Ime mmụọ bụ ịbụ onye dị nsọ, na-ejikọ ya na chi, ma ọ bụ ịdị n'ime ọnọdụ ime mmụọ (spirituality). Ọ na-egosi ịdị n’ezinụlọ Chineke, inwe omume ọma, ma ọ bụ ikere òkè n’ihe ndị ime mmụọ.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- 'Nna John bu nwoke nwere ime mmụọ.
- Ime mmụọ dị mkpa n’ụzọ ndụ mmadụ.
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- Mmụọ