Ilomụ̀anya
Ọdịdị
Ilomụanya
Nkọwa
[dezie]nke a bụ aha mmadụ nke nkọwa bụ na adịghị n'otu na esemokwu dị ire.Ma ọ bụ na mmadụ jọrọ njọ ma bụrụ ajọ obi akpaharị.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]- Ilomụanya bụ nwata akwụkwọ.
Mkpọpụta
[dezie]
Ilomụanya
Olumba
[dezie]iromụanya (Imo State)
Ntụgharị n'asụsụ ozo
[dezie]Bekee
[dezie]Jealous is real