Gaa na ọdịnaya

Ikwe

Sitere na Wiktionary
ikwe na aka ikwe

Ikwe

Nkọwa

[dezie]

Aha ihe eji asụ m'ọbụ akwọ ihe.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ejim íkwè asụ ụtara
  2. A na-ere ikwo n' ahịa.
  3. Ọ na- asụ ose n' ikwe

Mkpọpụta

[dezie]

Íkwè

Olumba

[dezie]
  • ikwe → Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • ikwe → Imo(Owerri)
  • ikwe→ Enugu(Nsukka)
  • ikwo→ Abia(Abrịba)
  • ikwe→ Ebonyi(Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

mortar