Gaa na ọdịnaya

Ikpo

Sitere na Wiktionary

Ikpo

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ebe ekpokọtara ihe ọnụ dịka ji, akpụ, ahịhịa, wdg.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Anyị nwere ikpo ji abụọ a ga-ere ere

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

collection