Ikpere aka
Ọdịdị
Ikpere aka

Nkọwa
[dezie]- Ikpere aka
bụ akụkụ nke dị n’etiti ogwe aka na nkwojiaka. Ọ bụ mgbọkpụkpụ nke na-eme ka aka gbagoo ma ọ gbadata, ya na nkwojiaka na-arụ ọrụ ime mmegharị.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nwata ahụ jidere ikpere aka ya mgbe ọ dara n’ala.
- Mgbe Emeka ruru eru, ọ gbatịrị ikpere aka ya ka ọ nyere Nnenna ngaji.
Mkpọpụta
[dezie]