Gaa na ọdịnaya

Iko nwanyi

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ nwanyị nke ya na nwoke bi ma na-enwe mmekọ nwoke na nwanyị na-abụghị di na nwunye.


Nkejiasụsụ

[dezie]


Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • ọ bụ iko ya nwanyi
  • Iko ya nwanyi mụụrụ ya nwa


Mkpọpụta

[dezie]
Iko nwanyị



Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọ zọ

[dezie]

Concubine