Ikike
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ okwu Igbo na akọwa maka ụdị ike enyere mmadụ iji mee ihe dịka ike ịchị ọchịchị maọbu nkwado enyere onye iji mme ihe, enwekwara ọtụtụ ikike dị icheiche dịka ụdị ikike enyere ụkọchukwu iji doo nkwuputa, ikike dị onye isiala obodo.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]- Enyere ya ikike ịchị dịka onye isiala anyị
Mkpọpụta
[dezie]