Ihe okenye tukwu ana hụ, nwata ria ugwu kasi ibe ya elu, ọgaghi ahụ ya.
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ilu Igbo na-akọwa na onye na-eto eto, n'agbanyeghị otú ike ya siri dị ma ọ bụ otú o si nwee obi ike, enweghị ahụmịhe ndụ iji hụ ihe egwu ụfọdụ di n'ihu.
Myiri n'asụsụ
[dezie]Bekee
[dezie]- Respect the wisdom of elders.
- Experience teaches lessons that youthful cleverness cannot replace.