Ihe okenye no n'ala hu, nwata rigodu elu nnukwu osisi, ogaghi ahu ya
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- Ahụmahụ bụ onye nkụzi kacha mma
- Ndị okenye nwere amamihe karịa ụmụ ntorobịa n'ihi na ha a dịrị a ndụ karịa há
Nkejiasụsụ
[dezie]Ilu
Mkpọpụta
[dezie]
Ntụgharị n'asụsụ
[dezie]Bekee
[dezie]- Experience is the best teacher.
- What an adult sees on the ground, a child looks up at the top of a big tree, and cannot see it.