Gaa na ọdịnaya

Ihe okenye n'ala were hụ,nwata rigo elu osisi ọ gaghị ahụ ya

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nkea bụ ilụ Igbo na akọwa maka amamihe ndị okenye n'ala Igbo n'ihi na ha agabigago ihe ndịa ahụ mbụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Experience grows with maturity