Ihe na-ebibi ihe nwụrụ anwụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ihe na-ebibi ihe nwụrụ anwụ bụ ihe ma ọ bụ ihe dị ndụ (dịka nje bakteria ma ọ bụ fungi) nke na-ebibi ma na-agbajikwa ihe nwụrụ anwụ, tọpụ nri dị na ya n'ime gburugburu ebe ha nọ,ma mee ka ha bụrụ ihe ala nwere ike iji mee ka osisi too.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ihe na-ebibi ihe nwụrụ anwụ na-enyere aka idobe gburugburu ọcha