Gaa na ọdịnaya

Ihe mgbochi

Sitere na Wiktionary

Ihe mgbochi


Nkọwa

[dezie]
  1. Ihe mgbochi
bụ ihe na-egbochi ma ọ bụ na-eguzogide mmepe, mmegharị, maọbụ ime ihe n'ụzọ dị mfe. Ọ bụ ihe na-etinye ihe isi ike n’ụzọ mmadụ, ọrụ, maọbụ mmepe.


Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ihe mgbochi ego na-eme ka ọtụtụ ụmụ akwụkwọ ghara ịga mahadum.
  2. Anyị ga-agbalị imeri ihe mgbochi dị n’ọrụ a.


Mkpọpụta

[dezie]
Hindrance


Olu mba

[dezie]
  1. Nkwụsị

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=hindrance