Gaa na ọdịnaya

Ihe ịchọ mma

Sitere na Wiktionary


Nkọwa

[dezie]
bụ ihe ndị a na-eji mee ka mmadụ, ụlọ, ebe, ma ọ bụ ihe ọ bụla maa mma karị. 

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nwanyị ahụ tinyere ihe ịchọ mma n’isi ya.
  2. Ụmụ agbọghọ ahụ zụtara ihe ịchọ mma maka emume.


Mkpọpụta

[dezie]
Ornament


Olu mba

[dezie]

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=ornament