maka

O sị Wiktionary


Nkọwa[dezie]

Eji ya aza ajụjụ ihe kpatara ihe.

Nkejịasụsụ[dezie]

Njikọ

Ọmụmaatụ[dezie]

O tiri m ihe maka na etufurum ego

mkpoputa[dezie]

maka


olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

because