Gaa na ọdịnaya

Igwe onyonyo

Sitere na Wiktionary

Igwe onyonyo


1990s_Television_Set

Nkọwa

[dezie]
  1. Igwe onyonyo
bụ ngwaọrụ e ji ege ntị na ile ihe onyonyo (ihe nkiri, akụkọ.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ezinụlọ Eze zụtara igwe onyonyo ọhụrụ.
  2. Ụmụaka nọ na-ele fim n’ihu igwe onyonyo.


Mkpọpụta

[dezie]
Television


Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=television