Igwe ntị
Ọdịdị
Igwe ntị
Nkọwa
[dezie]- Igwe ntị
bụ ngwaọrụ a na-etinye n’ọnụ ntị iji gee ntị na ụda sitere n’ekwentị, redio, kọmputa.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Chinedu jiri igwe ntị ya gee egwu.
- Nwa ahụ wepụrụ igwe ntị ya mgbe onye nkụzi bịara.
Mkpọpụta
[dezie]