Gaa na ọdịnaya

Igwe ekwentị

Sitere na Wiktionary

Igwe ekwentị


Mobile_phone_evolution

Nkọwa

[dezie]
  1. Igwe ekwentị
bụ ngwaọrụ a na-eji ekwurịta okwu n’agbanyeghị ebe mmadụ dị.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Chinedu zụrụ igwe ekwentị ọhụrụ n’ahịa.
  2. A kpọrọ m gị site na igwe ekwentị m ụnyaahụ.


Mkpọpụta

[dezie]
Phone


Olu mba

[dezie]
  1. ekwentị

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=phone