Gaa na ọdịnaya

Igwe bu ike

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ilu a na-agba ndị mmadụ ume ka ha nwee mmasị n'otu ka ha wee nwee ike iru ihe karịrị otu onye n'onwe ha.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]
  • Unity is strength
  • Multitude is strength