Igbukposi oké ọhịa
Ọdịdị
===Nkọwa===
[dezie]Nke a bụ igbuchapu osisi niile dị na oké ọhịa tupu a kọọ ya ugbo, maọbụ ịnru ya ụlọ.
===Nkejịasụsụ===
[dezie]Aha
===Ọmụmaatụ===
[dezie]Mazi Okwudịrị egbuchapula osisi niile dị na oké ọhịa ahụ ma kọọ ya ugbo.
Mkpọputa
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]===Bekee===
[dezie]deforestation