Igbu akpụkpọ nwaanyị
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]bụ omume e ji cha ma ọ bụ wepụ akụkụ anụ dị n’ime amụ nwaanyị, karịsịa n'oge ọ bụ nwata. A na-eme ya n’aha omenala, ịdị ọcha, ma ọ bụ ịhazi agụụ mmekọahụ, mana ọ na-akpata ọgwụgwụ, mgbu, mgbakasị ahụ́, mmebi akpụkpọ, na nsogbu ime nwa
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmumaatụ
[dezie]N’oge gboo, a na-eme igbu akpụkpọ nwaanyị n’obodo anyị, ma taa, e kwụsịla ya n’ihi na ọ na-emebi ahụike ụmụ agbọghọ.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ịcha nwaanyị {Anambra}