Igba ndụ
Ọdịdị
Igba ndụ
Nkọwa
[dezie]Nkwekọrịta n'etiti ndị chọrọ ịgba ndụ site na iji ọbara nke agaghị emebi emebi, nke onye mebiri ya ga-enwe nsogbu maọbụ ntaramahụhụ na abụghị mmadụ ga-enye ya. Otu onye, mmadụ abụọ ma ọ bụ karịa ma ọ bụ ìgwè mmadụ, ma ọ bụkwanụ mba na mba nwere ike ịgba ndụ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Mkpọàhà
Ọmụmaatụ
[dezie]Ngọzị na Chukwuemeka mere ịgba ndụ (ya bụ, gbara ndụ) na ha gụchaa akwụkwọ mahadum, na ha ga-alụ di na nwunye; Ndị Mbammiri na ndị Eluala mere ịgba ndụ na o nweghị onye ga-egbu nwanne ya, ma n'ụlọ ma na ama.
Mkpọpụta
[dezie]