Ifenyinwa

O sị Wiktionary

Ifeyinwa

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ aha ụmụ nwanyị nke pụtara na ọdighị ihe eji atunyere nwa

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Ifeyinwa bụ̀ nwa biara na ụ̀jọ nwa

Mkpọpụ̀ta[dezie]

Íféyinwá

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Nothing to compared to a child.