Gaa na ọdịnaya

Idiocha

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ mmadụ idi ọgọ n'anya. Mmadu ihu n'gburugburu ya, ulo ya, ebe esim nri ya nakwa uwe ya n'adi ọcha mgbe dum. Onye idi atiti anaghi amasi chacha.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ịdịọcha eyim nwanyi a mere ka ọtụtụ mmadụ huya n'anya.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

==Bekee==/

neatness