Ibinye
Ọdịdị
Ibinye
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ mmadụ inyere onye nọ na mkpa aka site n'inye ya ihe ọ chọrọ nke ọ ga akwụghachi azụ ma emechaa
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ibinye ego,akwa maọbụ ihe ọbụla di mma,mana mgbe ụfọdụ, Oọ na ebuta nsogbu n'etiti onye binere na onye ebinyere
Mkpọpụta
[dezie]