Gaa na ọdịnaya

Ibe nwa ugwụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ibi ugwụ bụ omenala ndị igbo na- eme mgbe ọ mere abalị asatọ nwaanyị mụrụ nwa. Ọ yiri omenala nke ndị Hebrew. Ọ bụ ibechapụ anụ arụ kwufe akwufe nke nwoke maọbụ nke nwaanyị . Ugbu a, anaghị ebezi ụmụnwaanyị ugwụ n'ihi na ahụrụ na ọ nweghi ihe ọ na- eme ha ma ebighi ha Ugwu, ma a ka na - ebiriri ụmụnwaoke.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmatụ

[dezie]

Mma ngozi gara ụlọ ọgwụ ibi nwa ya nwoke ugwụ

Mkpọpụta

[dezie]

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Circumcision