Gaa na ọdịnaya

Gbara ọnụ

Sitere na Wiktionary

Gbara ọnụ

Nkọwa

[dezie]

Gbara ọnụ pụtara erighị nri maọbụ etinyeghị ihe ọbụla n' ọnụ.

A starving child NLW3362487

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nyemaka ngwaa.

Ọmumaatụ

[dezie]

Okafor gbara ọnụ ọtụtụ ụbọchi tupu ọnwụ a.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Buru ọnụ, kwuru ọnụ, ịjụ nri.

Ntughari n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wikipedia.org/wiki/Starvation

Hausa

[dezie]

https://ha.wiktionary.org/wiki/yunwa

Yoruba

[dezie]

ọ̀fófó