Gaa na ọdịnaya

Gbapụọ

Sitere na Wiktionary

Gbapụọ


Nkọwa

[dezie]
  1. Gbapụọ
bụ ịhapụ ebe ma ọ bụ ibi n'ebe ahụ ngwa ngwa; ịgba ọsọ pụọ.

Nkejiasụsu

[dezie]

Okwu Omume

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Mgbe ọkụ malitere, ụmụaka gbapụrụ n'ụlọ ahụ.
  2. O gbapụrụ ngwa ngwa mgbe ọ hụrụ anụ ọhịa ahụ.


Mkpọpụta

[dezie]
Escape


Olu mba

[dezie]
  1. Gbanahụ
  2. Gbapụ

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=escape